Solo
Ekele’m gi Eze o (Onye Oluebube)
Ihe n’eme balu uba (Onye Oluebube)
Agu na enu igwe o (Onye Oluebube)
Anyi n’achinyiri gi aka elu o
Ekele’m gi Eze o (Onye Oluebube)
Ihe n’eme balu uba (Onye Oluebube)
Agu na enu igwe o (Onye Oluebube)
Anyi n’achinyiri gi aka elu o
Chorus
(Saying You are good o)
You are good
You are kind
You are God
O mere ihe n’ekweghi mmadu omume
You are good
You are kind
You are God
O mere ihe n’ekweghi mmadu omume
Bridge
Okwa Gi mere ihe n’ekweghi mmadu omume
Isi kalaka n’ebu kwanu ogidi o
Onwere onye n’acho ima Chukwu aka
Onwere onye g’ekwu n’obu na Chi’m ekwughi o
Onye nwe gi nwere ihe n’ile o (Onye olu ebube)
Onye juru gi ju kwara ihe o (Onye Oluebube)
Onye olu ebube Chi’m eze (Onye Oluebube)
O mere ihe n’ekweghi mmadu omume
Chorus
(Youuu eh)
You are good (Aahh)
You are kind (iyo iyo iyo iyo)
You are God (anyee)
O mere ihe n’ekweghi mmadu omume
He’s a miracle God o
O mere ihe n’ekweghi mmadu omume
Onye olu ebube, Chi mara obi’m o
O mere ihe n’ekweghi mmadu omume
Ogi bukwa elelebe anyi agha ejekwe olu o, Chi’m o
O mere ihe n’ekweghi mmadu omume
Ime kwara ihe n’ekweghi mmadu omume, Chukwu o
O mere ihe n’ekweghi mmadu omume
Chorus
You are good
You are kind
You are God
O mere ihe n’ekweghi mmadu omume
You are good
You are kind
You are God
O mere ihe n’ekweghi mmadu omume